Hosia 11:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha ga-eso Jehova. Ọ ga-ebigbọkwa ka ọdụm.+ Ya bigbọọ, ụmụ ya ga-esi n’ebe ọdịda anyanwụ mara jijiji bịa.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:10 Mmezu Mkpughe, p. 156
10 Ha ga-eso Jehova. Ọ ga-ebigbọkwa ka ọdụm.+ Ya bigbọọ, ụmụ ya ga-esi n’ebe ọdịda anyanwụ mara jijiji bịa.+