Hosia 11:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha ga-ama jijiji dị ka nnụnụ mgbe ha ga-esi n’Ijipt pụta. Ha ga-esikwa n’Asiria pụta dị ka nduru.+ M ga-emekwa ka ha biri n’ụlọ ha.” Ọ bụ mụnwa bụ́ Jehova na-ekwu ihe a.+
11 Ha ga-ama jijiji dị ka nnụnụ mgbe ha ga-esi n’Ijipt pụta. Ha ga-esikwa n’Asiria pụta dị ka nduru.+ M ga-emekwa ka ha biri n’ụlọ ha.” Ọ bụ mụnwa bụ́ Jehova na-ekwu ihe a.+