Hosia 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma, abụ m Jehova Chineke gị malite n’Ijipt.+ O nweghị Chi ọzọ ị ma ma e wezụga m. O nweghịkwa onye nzọpụta ọzọ ma e wezụga m.+
4 Ma, abụ m Jehova Chineke gị malite n’Ijipt.+ O nweghị Chi ọzọ ị ma ma e wezụga m. O nweghịkwa onye nzọpụta ọzọ ma e wezụga m.+