Hosia 13:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-anapụta ha n’aka ili.* M ga-anapụta ha n’aka ọnwụ.+ Ọnwụ, olee ebe ihe i ji agba mmadụ dị?+ Ili, olee ebe ike ahụ i ji ala ndị mmadụ n’iyi dị?+ Agaghị m emetere gị ebere. Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:14 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 292/15/1995, p. 9-10
14 M ga-anapụta ha n’aka ili.* M ga-anapụta ha n’aka ọnwụ.+ Ọnwụ, olee ebe ihe i ji agba mmadụ dị?+ Ili, olee ebe ike ahụ i ji ala ndị mmadụ n’iyi dị?+ Agaghị m emetere gị ebere.