Joel 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Igurube ndị na-abịa n’ìgwè eriela ihe igurube ndị na-eri ihe ọsọ ọsọ rifọrọ;+Igurube ndị na-enweghị nku eriekwala ihe igurube ndị na-abịa n’ìgwè rifọrọ;Igurube ndị na-erichapụ ihe ọ bụla ha hụrụ eriekwala ihe igurube ndị na-enweghị nku rifọrọ.+ Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:4 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2020, p. 2-3 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 8-95/1/1992, p. 11-12
4 Igurube ndị na-abịa n’ìgwè eriela ihe igurube ndị na-eri ihe ọsọ ọsọ rifọrọ;+Igurube ndị na-enweghị nku eriekwala ihe igurube ndị na-abịa n’ìgwè rifọrọ;Igurube ndị na-erichapụ ihe ọ bụla ha hụrụ eriekwala ihe igurube ndị na-enweghị nku rifọrọ.+