Joel 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Osisi vaịn akpọọla nkụ,Osisi fig akpọnwụọla. Osisi pomigranet, nkwụ, na osisi apụl,Osisi niile dị n’ubi akpọnwụọla,+N’ihi na ọṅụ alaala, ihere na-emezi ndị mmadụ. Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:12 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 10
12 Osisi vaịn akpọọla nkụ,Osisi fig akpọnwụọla. Osisi pomigranet, nkwụ, na osisi apụl,Osisi niile dị n’ubi akpọnwụọla,+N’ihi na ọṅụ alaala, ihere na-emezi ndị mmadụ.