Joel 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Kwuonụ ka e buo ọnụ. Maanụ ọkwa ka e nwee nzukọ pụrụ iche.+ Kpọkọtanụ ndị okenye, ha na ndị niile bi n’ala a,N’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Rịọnụ Jehova ka o nyere unu aka. Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:14 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 10-11
14 Kwuonụ ka e buo ọnụ. Maanụ ọkwa ka e nwee nzukọ pụrụ iche.+ Kpọkọtanụ ndị okenye, ha na ndị niile bi n’ala a,N’ụlọ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Rịọnụ Jehova ka o nyere unu aka.