Joel 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Anụ ụlọ na-ebe ubé.* Ìgwè ehi amaghịzi ebe ha na-aga aga n’ihi na ha enweghị ebe ha ga-ata ahịhịa. Ìgwè atụrụ na-atagbukwa onwe ha n’ahụhụ.
18 Anụ ụlọ na-ebe ubé.* Ìgwè ehi amaghịzi ebe ha na-aga aga n’ihi na ha enweghị ebe ha ga-ata ahịhịa. Ìgwè atụrụ na-atagbukwa onwe ha n’ahụhụ.