-
Joel 1:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Anụ ọhịa na-atụ anya ka i nyere ha aka,
N’ihi na iyi niile ataala,
Ọkụ erepịakwala ebe anụmanụ na-ata ahịhịa n’ala ịkpa.”