Joel 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mkpọtụ ha na-eme mgbe ha na-awụgharị n’elu ugwu dị ka nke ụgbọ ịnyịnya.+ Ọ dị ka mkpọtụ ọkụ nke na-erepịa ahịhịa ọka. Ọ dị ka mba dị ike, nke a haziri ahazi maka ịlụ agha.+
5 Mkpọtụ ha na-eme mgbe ha na-awụgharị n’elu ugwu dị ka nke ụgbọ ịnyịnya.+ Ọ dị ka mkpọtụ ọkụ nke na-erepịa ahịhịa ọka. Ọ dị ka mba dị ike, nke a haziri ahazi maka ịlụ agha.+