Joel 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ihe a bụ ihe Jehova kwuru: “Ma ugbu a, jirinụ obi unu niile+Lọghachikwute m. Buonụ ọnụ,+ beenụ ákwá, beekwanụ ákwá arịrị. Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:12 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 15-16
12 Ihe a bụ ihe Jehova kwuru: “Ma ugbu a, jirinụ obi unu niile+Lọghachikwute m. Buonụ ọnụ,+ beenụ ákwá, beekwanụ ákwá arịrị.