Joel 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Dọwaanụ obi unu,+ ọ bụghị uwe unu.+ Lọghachikwutenụ Jehova bụ́ Chineke unu,N’ihi na o nwere ọmịiko,* na-emekwa ebere. Ọ naghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ịhụnanya ya dịkwa ukwuu.+ Ọ ga-agbanwe obi ya, hapụzie iweta ọdachi ahụ.* Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:13 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 15-16
13 Dọwaanụ obi unu,+ ọ bụghị uwe unu.+ Lọghachikwutenụ Jehova bụ́ Chineke unu,N’ihi na o nwere ọmịiko,* na-emekwa ebere. Ọ naghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ịhụnanya ya dịkwa ukwuu.+ Ọ ga-agbanwe obi ya, hapụzie iweta ọdachi ahụ.*