Joel 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Kpọkọtanụ mmadụ niile. Doonụ ọgbakọ ahụ nsọ.+ Kpọkọtanụ ndị agadi.* Kpọkọtanụ ụmụaka na ụmụ na-aṅụ ara.+ Ka nwoke lụrụ nwaanyị ọhụrụ si n’ọnụ ụlọ ya dị n’ime pụta, ka nwaanyị a lụrụ ọhụrụ sikwa n’ọnụ ụlọ ya pụta. Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:16 Ụbọchị Jehova, p. 137
16 Kpọkọtanụ mmadụ niile. Doonụ ọgbakọ ahụ nsọ.+ Kpọkọtanụ ndị agadi.* Kpọkọtanụ ụmụaka na ụmụ na-aṅụ ara.+ Ka nwoke lụrụ nwaanyị ọhụrụ si n’ọnụ ụlọ ya dị n’ime pụta, ka nwaanyị a lụrụ ọhụrụ sikwa n’ọnụ ụlọ ya pụta.