Joel 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M ga-achịkọtakwa mba niileMa kpọrọ ha bịa na Ndagwurugwu Jehoshafat.* M ga-ekpe ha ikpe n’ebe ahụ+N’ihi ndị m na ndị m ketara bụ́ Izrel,N’ihi na ha chụsasịrị ha ná mba dị iche iche,Ha kekwaara onwe ha ala m.+
2 M ga-achịkọtakwa mba niileMa kpọrọ ha bịa na Ndagwurugwu Jehoshafat.* M ga-ekpe ha ikpe n’ebe ahụ+N’ihi ndị m na ndị m ketara bụ́ Izrel,N’ihi na ha chụsasịrị ha ná mba dị iche iche,Ha kekwaara onwe ha ala m.+