Joel 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha na-efe nza ka ha keere onwe ha ndị m.+ Ha na-eji nwata nwoke agbanweta akwụnaMa na-ere nwata nwaanyị ka ha zụta mmanya ha ga-aṅụ. Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:3 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 22
3 Ha na-efe nza ka ha keere onwe ha ndị m.+ Ha na-eji nwata nwoke agbanweta akwụnaMa na-ere nwata nwaanyị ka ha zụta mmanya ha ga-aṅụ.