Joel 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Unu mba niile nọ gburugburu, bịanụ nyere ibe unu aka. Zukọtanụ.’”+ Jehova, biko, mee ka ndị dike* gị gbadata n’ebe ahụ. Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:11 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 23-24
11 Unu mba niile nọ gburugburu, bịanụ nyere ibe unu aka. Zukọtanụ.’”+ Jehova, biko, mee ka ndị dike* gị gbadata n’ebe ahụ.