Joel 3:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova ga-esi na Zayọn bigbọọ. Ọ ga-esi na Jeruselem kwuo okwu. Eluigwe na ụwa ga-amakwa jijiji. Ma Jehova ga-abụrụ ndị ya ebe mgbaba,+Ọ ga-abụkwara ụmụ Izrel ebe a rụsiri ike. Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:16 Ozi Alaeze,7/2013, p. 1 Mmezu Mkpughe, p. 108, 156 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 255/1/1992, p. 10-11
16 Jehova ga-esi na Zayọn bigbọọ. Ọ ga-esi na Jeruselem kwuo okwu. Eluigwe na ụwa ga-amakwa jijiji. Ma Jehova ga-abụrụ ndị ya ebe mgbaba,+Ọ ga-abụkwara ụmụ Izrel ebe a rụsiri ike.