Joel 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Unu ga-amarakwa na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye bi na Zayọn, bụ́ ugwu nsọ m.+ Jeruselem ga-abụ ebe dị nsọ,+Ndị ala ọzọ agaghịkwa esi n’ime ya gafere ọzọ.+ Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:17 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 25
17 Unu ga-amarakwa na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye bi na Zayọn, bụ́ ugwu nsọ m.+ Jeruselem ga-abụ ebe dị nsọ,+Ndị ala ọzọ agaghịkwa esi n’ime ya gafere ọzọ.+