Joel 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma, Ijipt ga-atọgbọrọ chakoo,+Ịdọm ga-aghọkwa ala ịkpa a na-enweghị ihe dị na ya,+N’ihi na ha mesiri ndị Juda ike,+Bụ́ ndị ha nọ n’ala ha gbuo* ndị aka ha dị ọcha.+
19 Ma, Ijipt ga-atọgbọrọ chakoo,+Ịdọm ga-aghọkwa ala ịkpa a na-enweghị ihe dị na ya,+N’ihi na ha mesiri ndị Juda ike,+Bụ́ ndị ha nọ n’ala ha gbuo* ndị aka ha dị ọcha.+