Emọs 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M ga-agbaji ihe e ji atụchi Damaskọs.+ M ga-ebibi ndị bi na Bikat-evin,Bibiekwa onye nọ na Bet-iden na-achị.* A ga-adọrọkwa ndị Siria n’agha laa Kia.”+ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.’
5 M ga-agbaji ihe e ji atụchi Damaskọs.+ M ga-ebibi ndị bi na Bikat-evin,Bibiekwa onye nọ na Bet-iden na-achị.* A ga-adọrọkwa ndị Siria n’agha laa Kia.”+ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.’