Emọs 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova kwukwara, sị: ‘N’ihi isi ndị Taya nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha kpọọrọ ndị niile a dọọrọ n’agha kpọnye Ịdọm,Nakwa n’ihi na ha echetaghị ọgbụgba ndụ nwanne na nwanne.+ Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:9 Ụbọchị Jehova, p. 111
9 Jehova kwukwara, sị: ‘N’ihi isi ndị Taya nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha kpọọrọ ndị niile a dọọrọ n’agha kpọnye Ịdọm,Nakwa n’ihi na ha echetaghị ọgbụgba ndụ nwanne na nwanne.+