Emọs 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi ya, m ga-eme ka ọkụ gbaa Moab. Ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile nke Kiriọt.+ Moab ga-anwụkwa n’oge ọgba aghara,Mgbe a na-eti mkpu agha, na-afụkwa opi.+
2 N’ihi ya, m ga-eme ka ọkụ gbaa Moab. Ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile nke Kiriọt.+ Moab ga-anwụkwa n’oge ọgba aghara,Mgbe a na-eti mkpu agha, na-afụkwa opi.+