Emọs 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha na-azọgide isi ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’ájá.+ Ha anaghị emeso ndị dị umeala n’obi otú ha kwesịrị isi emeso ha.+ Nna na nwa ya na-akwaso otu nwa agbọghọ iko,Na-emebi aha nsọ m. Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:7 Ụlọ Nche,11/15/2004, p. 11, 17-18
7 Ha na-azọgide isi ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’ájá.+ Ha anaghị emeso ndị dị umeala n’obi otú ha kwesịrị isi emeso ha.+ Nna na nwa ya na-akwaso otu nwa agbọghọ iko,Na-emebi aha nsọ m.