Emọs 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 ‘Ma unu nọ na-enye ndị Naziraịt mmanya ka ha ṅụọ.+ Unu nyekwara ndị amụma iwu, sị: “Unu ebula amụma.”+ Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:12 Ụlọ Nche,10/1/2007, p. 1411/15/2004, p. 23
12 ‘Ma unu nọ na-enye ndị Naziraịt mmanya ka ha ṅụọ.+ Unu nyekwara ndị amụma iwu, sị: “Unu ebula amụma.”+