Emọs 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Onye na-awụ ajọ ọsọ agaghị enwe ebe ọ ga-agbaga.+ Ike agaghị adị onye siri ike. O nweghịkwa onye agha ga-azọli onwe ya ndụ.*
14 Onye na-awụ ajọ ọsọ agaghị enwe ebe ọ ga-agbaga.+ Ike agaghị adị onye siri ike. O nweghịkwa onye agha ga-azọli onwe ya ndụ.*