Emọs 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova kwuru, sị,‘Otú ahụ onye ọzụzụ atụrụ na-anapụta ụkwụ abụọ ma ọ bụ otu ibe ntị atụrụ ya n’ọnụ ọdụm,Otú ahụ ka a ga-anapụta ụmụ Izrel,Ya bụ, ndị nọ ọdụ ugbu a na Sameria n’elu oche mara mma nakwa n’elu àkwà* mara mma.’*+
12 Jehova kwuru, sị,‘Otú ahụ onye ọzụzụ atụrụ na-anapụta ụkwụ abụọ ma ọ bụ otu ibe ntị atụrụ ya n’ọnụ ọdụm,Otú ahụ ka a ga-anapụta ụmụ Izrel,Ya bụ, ndị nọ ọdụ ugbu a na Sameria n’elu oche mara mma nakwa n’elu àkwà* mara mma.’*+