Emọs 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M ga-akwatu ụlọ a na-anọ n’oge oyi nakwa ụlọ a na-anọ n’oge okpomọkụ.’ ‘Ụlọ ndị e ji ọdụ́ rụọ ga-ala n’iyi.+ A ga-ebibikwa nnukwu ụlọ dị iche iche.’*+ Ihe a ka Jehova kwuru.” Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:15 Ụlọ Nche,11/1/1990, p. 16-17
15 M ga-akwatu ụlọ a na-anọ n’oge oyi nakwa ụlọ a na-anọ n’oge okpomọkụ.’ ‘Ụlọ ndị e ji ọdụ́ rụọ ga-ala n’iyi.+ A ga-ebibikwa nnukwu ụlọ dị iche iche.’*+ Ihe a ka Jehova kwuru.”