Emọs 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, onye dị nsọ, aṅụọla iyi,* sị,‘“Oge na-abịa mgbe a ga-eji nko onye na-egbu anụ kolie unu elu,Jirikwa nko azụ̀ kolie ndị fọdụrụ n’ime unu elu.
2 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, onye dị nsọ, aṅụọla iyi,* sị,‘“Oge na-abịa mgbe a ga-eji nko onye na-egbu anụ kolie unu elu,Jirikwa nko azụ̀ kolie ndị fọdụrụ n’ime unu elu.