Emọs 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 ‘M mekwara ka mmiri ghara izoro unu mgbe ọ fọrọ ọnwa atọ ka e wee ihe ubi.+ M mekwara ka mmiri zoo n’otu obodo, ma emeghị m ka o zoo n’obodo ọzọ. Mmiri zoro n’otu ibé ala,Ma ibé ala mmiri na-ezoghị na ya kpọrọ nkụ.
7 ‘M mekwara ka mmiri ghara izoro unu mgbe ọ fọrọ ọnwa atọ ka e wee ihe ubi.+ M mekwara ka mmiri zoo n’otu obodo, ma emeghị m ka o zoo n’obodo ọzọ. Mmiri zoro n’otu ibé ala,Ma ibé ala mmiri na-ezoghị na ya kpọrọ nkụ.