Emọs 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ‘Eziteere m unu ọrịa na-efe efe, ụdị nke rịara Ijipt.+ Eji m mma agha gbuo ụmụ okorobịa unu,+ kpụrụkwa ịnyịnya unu.+ Emekwara m ka ísì ọjọọ nke na-esi n’ebe unu mara ụlọikwuu siba unu n’imi.+ Ma unu alọghachikwuteghị m.’ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.
10 ‘Eziteere m unu ọrịa na-efe efe, ụdị nke rịara Ijipt.+ Eji m mma agha gbuo ụmụ okorobịa unu,+ kpụrụkwa ịnyịnya unu.+ Emekwara m ka ísì ọjọọ nke na-esi n’ebe unu mara ụlọikwuu siba unu n’imi.+ Ma unu alọghachikwuteghị m.’ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.