Emọs 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na ọ bụ ya bụ Onye kere ugwu niile+ na Onye kere ifufe.+ Ọ na-agwa ụmụ mmadụ ihe dị ya n’obi. Ọ na-eme ka chi bọrọ abọ ghọọ ọchịchịrị.+ Ọ na-aga ije n’ebe ndị dị elu n’ụwa.+ Jehova, bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ aha ya.”
13 N’ihi na ọ bụ ya bụ Onye kere ugwu niile+ na Onye kere ifufe.+ Ọ na-agwa ụmụ mmadụ ihe dị ya n’obi. Ọ na-eme ka chi bọrọ abọ ghọọ ọchịchịrị.+ Ọ na-aga ije n’ebe ndị dị elu n’ụwa.+ Jehova, bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha, bụ aha ya.”