Emọs 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “N’ihi na ihe a ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: ‘Otu narị ndị agha ga-afọdụrụ obodo chị otu puku ndị agha gaa agha. Ọ bụkwa ndị agha iri ga-afọdụrụ obodo chị otu narị ndị agha gaa agha. Ihe a ga-eme ndị Izrel.’+
3 “N’ihi na ihe a ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: ‘Otu narị ndị agha ga-afọdụrụ obodo chị otu puku ndị agha gaa agha. Ọ bụkwa ndị agha iri ga-afọdụrụ obodo chị otu narị ndị agha gaa agha. Ihe a ga-eme ndị Izrel.’+