Emọs 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Chọọnụ Jehova, ka unu wee dịrị ndụ,+Ka ọ ghara irepịa ndị si n’ezinụlọ Josef otú ọkụ si erepịa ihe,Repịakwa Betel n’enweghị onye ga-emenyụ ya. Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:6 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,11/2017, p. 2
6 Chọọnụ Jehova, ka unu wee dịrị ndụ,+Ka ọ ghara irepịa ndị si n’ezinụlọ Josef otú ọkụ si erepịa ihe,Repịakwa Betel n’enweghị onye ga-emenyụ ya.