Emọs 5:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ugbu a, unu ga-eburu Sakọt bụ́ eze unu pụọ, burukwa Kaịwan.* Ihe ndị a bụ arụsị ndị unu mere, bụrụkwa chi kpakpando, ndị unu meere onwe unu.
26 Ugbu a, unu ga-eburu Sakọt bụ́ eze unu pụọ, burukwa Kaịwan.* Ihe ndị a bụ arụsị ndị unu mere, bụrụkwa chi kpakpando, ndị unu meere onwe unu.