10 Onye ikwu ha ga-abịa bupụ ha ma kpọọ ha ọkụ otu otu. Ọ ga-esi n’ụlọ ahụ chịpụta ọkpụkpụ ha. Ọ ga-asịkwa onye ọ bụla nọ n’ime ime ụlọ ahụ, ‘Ò nwere onye ọzọ gị na ya nọ?’ Onye ahụ ga-asịkwa ya, ‘O nweghị.’ Ọ ga-asịzi, ‘Gba nkịtị, n’ihi na ugbu a abụghị oge e ji akpọ aha Jehova.’”