Emọs 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ịnyịnya ọ̀ na-agba ọsọ n’elu nnukwu nkume? Ka mmadụ ọ̀ ga-eji ehi kọọ ihe na ya? Unu emeela ka ikpe ziri ezi ghọọ ahịhịa na-egbu mmadụ,Meekwa ka mkpụrụ ezi omume ghọọ ahịhịa na-elu ilu.+
12 Ịnyịnya ọ̀ na-agba ọsọ n’elu nnukwu nkume? Ka mmadụ ọ̀ ga-eji ehi kọọ ihe na ya? Unu emeela ka ikpe ziri ezi ghọọ ahịhịa na-egbu mmadụ,Meekwa ka mkpụrụ ezi omume ghọọ ahịhịa na-elu ilu.+