Emọs 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ihe a ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gosiri m: O mere ka ìgwè igurube pụta n’oge mkpụrụ ndị a ghara n’ikpeazụ* malitere ipulite. Ha bụ mkpụrụ ndị a ghara n’ikpeazụ mgbe e gbutechaara eze ahịhịa. Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:1 Ụlọ Nche,10/1/2007, p. 14
7 Ihe a ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gosiri m: O mere ka ìgwè igurube pụta n’oge mkpụrụ ndị a ghara n’ikpeazụ* malitere ipulite. Ha bụ mkpụrụ ndị a ghara n’ikpeazụ mgbe e gbutechaara eze ahịhịa.