Emọs 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi ya, Jehova gbanwere obi ya n’ihe a.*+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Nke ahụkwa agaghị eme.”
6 N’ihi ya, Jehova gbanwere obi ya n’ihe a.*+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Nke ahụkwa agaghị eme.”