-
Emọs 7:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ihe a ka o gosiri m: Jehova guzo ná mgbidi, e jikwa eriri e ji ama ma ihe ọ̀ kwụ ọtọ tụọ mgbidi ahụ mgbe a na-arụ ya. O jikwa eriri ahụ n’aka.
-