Emọs 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova wee sị m: “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?” M wee sị: “Eriri e ji ama ma ihe ọ̀ kwụ ọtọ.” Jehova asịzie: “Ana m etinye eriri a n’ebe ndị Izrel bụ́ ndị m nọ. M gaghịzi agbaghara ha.+ Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:8 Ụbọchị Jehova, p. 84-85
8 Jehova wee sị m: “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?” M wee sị: “Eriri e ji ama ma ihe ọ̀ kwụ ọtọ.” Jehova asịzie: “Ana m etinye eriri a n’ebe ndị Izrel bụ́ ndị m nọ. M gaghịzi agbaghara ha.+