Emọs 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Amazaya onye nchụàjà Betel+ zigaara Jeroboam+ eze Izrel ozi a: “Emọs nọ n’ihu ndị Izrel na-agba izu ihe a ga-eme gị.+ Ihe niile o kwuru na-agba ndị bi n’ala a agba ná ntị.+ Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:10 Ụlọ Nche,11/15/2004, p. 13
10 Amazaya onye nchụàjà Betel+ zigaara Jeroboam+ eze Izrel ozi a: “Emọs nọ n’ihu ndị Izrel na-agba izu ihe a ga-eme gị.+ Ihe niile o kwuru na-agba ndị bi n’ala a agba ná ntị.+