Emọs 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ugbu a, nụrụ ihe Jehova kwuru: ‘Ị na-asị, “Ebula amụma na e nwere ihe a ga-eme Izrel.+ Ekwusakwala na e nwere ihe a ga-eme ezinụlọ Aịzik.”+
16 Ugbu a, nụrụ ihe Jehova kwuru: ‘Ị na-asị, “Ebula amụma na e nwere ihe a ga-eme Izrel.+ Ekwusakwala na e nwere ihe a ga-eme ezinụlọ Aịzik.”+