Emọs 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O wee sị: “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?” M wee sị: “Ọ bụ nkata ihe dị na ya bụ mkpụrụ osisi mịrị n’oge ọkọchị.” Jehova gwaziri m, sị: “Ọgwụgwụ Izrel bụ́ ndị m eruola. M gaghịzi agbaghara ha.+ Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:2 Ụlọ Nche,10/1/2007, p. 146/15/2007, p. 12
2 O wee sị: “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?” M wee sị: “Ọ bụ nkata ihe dị na ya bụ mkpụrụ osisi mịrị n’oge ọkọchị.” Jehova gwaziri m, sị: “Ọgwụgwụ Izrel bụ́ ndị m eruola. M gaghịzi agbaghara ha.+