Emọs 8:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘N’ụbọchị ahụ,M ga-eme ka anyanwụ daa n’etiti ehihie,Meekwa ka ọchịchịrị gbaa n’ala a n’ụbọchị ihu ígwé gbachapụrụ agbachapụ.+
9 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘N’ụbọchị ahụ,M ga-eme ka anyanwụ daa n’etiti ehihie,Meekwa ka ọchịchịrị gbaa n’ala a n’ụbọchị ihu ígwé gbachapụrụ agbachapụ.+