Emọs 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Oge na-abịaMgbe m ga-eme ka e nwee agụụ n’ala a. Ọ bụghị agụụ nri ma ọ bụ agụụ mmiri,Kama ọ bụ nke ịnụ okwu Jehova.+ Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:11 Ụlọ Nche,11/15/2004, p. 255/1/2004, p. 16-177/1/1998, p. 3
11 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Oge na-abịaMgbe m ga-eme ka e nwee agụụ n’ala a. Ọ bụghị agụụ nri ma ọ bụ agụụ mmiri,Kama ọ bụ nke ịnụ okwu Jehova.+