Emọs 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’elu ebe ịchụàjà, sị: “Tie ihe n’isi ogidi ji ụlọ, ụlọ ahụ ga-amakwa jijiji. Kụpụ isi ogidi ahụ, m ga-ejikwa mma agha gbuo onye fọdụrụ n’ime ha. O nweghị onye n’ime ha ga-agbapụ. O nweghịkwa onye chọrọ ịgbapụ ga-agbalaga.+
9 Ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’elu ebe ịchụàjà, sị: “Tie ihe n’isi ogidi ji ụlọ, ụlọ ahụ ga-amakwa jijiji. Kụpụ isi ogidi ahụ, m ga-ejikwa mma agha gbuo onye fọdụrụ n’ime ha. O nweghị onye n’ime ha ga-agbapụ. O nweghịkwa onye chọrọ ịgbapụ ga-agbalaga.+