Emọs 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kpara ala* a aka,O wee gbazee.+ Ndị niile bi na ya ga-erukwa uju.+ Ọ ga-etokwa ka Osimiri Naịl,Talatakwa ka Osimiri Naịl dị n’Ijipt.+
5 Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kpara ala* a aka,O wee gbazee.+ Ndị niile bi na ya ga-erukwa uju.+ Ọ ga-etokwa ka Osimiri Naịl,Talatakwa ka Osimiri Naịl dị n’Ijipt.+