Emọs 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 ‘Jehova bụ aha+Onye na-arụ ụzọ e si aga n’eluigwe,Na-arụkwa ihe o ji ekpuchi ụwa,Onye na-eme ka oké osimiri gbakọta,Ka ọ wụsa ya n’elu ala.’+ Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:6 Ụlọ Nche,1/1/2009, p. 16-17
6 ‘Jehova bụ aha+Onye na-arụ ụzọ e si aga n’eluigwe,Na-arụkwa ihe o ji ekpuchi ụwa,Onye na-eme ka oké osimiri gbakọta,Ka ọ wụsa ya n’elu ala.’+