Emọs 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 ‘Anya Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova na-ele alaeze na-eme mmehie. Ọ ga-ekpochapụkwa ya n’elu ala.+ Ma, ọ gaghị ekpochapụ ndị si n’ezinụlọ Jekọb kpamkpam.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
8 ‘Anya Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova na-ele alaeze na-eme mmehie. Ọ ga-ekpochapụkwa ya n’elu ala.+ Ma, ọ gaghị ekpochapụ ndị si n’ezinụlọ Jekọb kpamkpam.’+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.