Emọs 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-akpọlata ndị m Izrel a dọọrọ n’agha.+ Ha ga-arụzikwa obodo ndị tọgbọ chakoo ma biri n’ime ha.+ Ha ga-akọ ubi vaịn ma ṅụọ mmanya si na ha,+Kọọkwa ubi ma rie mkpụrụ si na ha.’+
14 M ga-akpọlata ndị m Izrel a dọọrọ n’agha.+ Ha ga-arụzikwa obodo ndị tọgbọ chakoo ma biri n’ime ha.+ Ha ga-akọ ubi vaịn ma ṅụọ mmanya si na ha,+Kọọkwa ubi ma rie mkpụrụ si na ha.’+